English Igbo Online Dictionary



IGBO WORDS OF THE DAY AND THEIR ENGLISH MEANING
NosWordsPart of SpeechIgbo Meaning
1ObeseaBuru oke ibu.
2ZenithnElu elu.
3YearnAfọ.
4AbbreviatevtIhe nkenke, ibe mkpirisi.
5YeainterjEe.
6WadnUkwu akwukwọ ego.
7Objectvt.Ihe.
8WallahnOnye ahịa.
9YearnviJuputa n'ebere; Cho
10Ableadjnwere ike
11WaistnUkwu.
12AbandonVtHapụ
13Obsequiousa.Nọ n'okpuru
14Obeyvt.Rube isi.
15YouthnNwata.
16ZombinOzu.
17YelpviTie mkpu.
18WaivevtKwe; Hapụ.
19ZeronNkịtị.
20Oblivionn.Ichefu
21Wagen.Ụgwọ ọrụ.
22WantonaEnweghi mgbochi; esighi ike.
23Objectiven.Ebu m n'uche.
24WandervtKpagharị.
25AborigninesnNwa amala obodo
26BombnOgbunigwe
27YarrownOsisi na-esi isi ụtọ.
28Abnegatevimmadụ iji aka ya gọnarị onwe ya ihe.
29Oathn.Ịṅụ iyi.
30AbominatevtKpọ nnukwu asi.
31WaggonnỤgbọ ala eji ebu ibu.
32anaOkwu na-egosi otu.
33Obliquea.Akwụghị ọtọ.
34YellowaNa-acha edo edo.
35OaknOsisi akwụkwọ ya na-agbụcha agbụcha site n'afọ ruo n'afọ.
36ObjurevtBa mba
37YoungaNwata.
38Abjectadjnọ ajọ ọnọ; dara ogbenye.
39AbashvtNọ n' ọgbaghara; mmenye ihere.
40ZoophytenAnụ ọhịa dị ka osisi.
41Obediencen.Ịkpọ isi ala; nrube isi
42ZeelnMmasị, ọnụnụ ọkụ n'obi.
43ZouavenOnye agha ndị Frenchi.
44Abolishvtkwụsị, mechi.
45Abjurevtṅ iyi ma ọ bụ kwe nkwa ihapụ ihe n'ihu ọha na eze
46AbeyancenỌnọdụ abaghị uru ma ọ bụ adịghị ike ọtụtụ oge.
47Obnoxiousa.Na-ewute.
48Abinitioadvsite na mmalite.
49WaddleviDọga ije.
50AberrationnIhapụ ezigbo ụzọ.