| # | Word | Igbo Meaning | English Meaning |
| 1 | A | Okwu na-egosi otu. | The indefinite article indicating one and sometimes used before unaccented syllables beginning with h aspirate. |
| 2 | A, An | Okwu na-egosi otu. | The Indefinite article indicating one and sometimes used before unaccented syllables beginning with h aspirate. |
| 3 | Aback | Azụ | Backwards. |
| 4 | Abacus | Igwe nwere mkpụrụ ihe a genyere aganye n'okpore ya maka ikuziri ụmụ aka ọnụ ọgụgụ ma ọbụ iji gbako ihe. | Frame with beads of balls slinding on rods for teaching numbers to children or for calculating. |
| 5 | Abaft | N'azụ. | Behind |
| 6 | Abandon | Hapụ | Give up altogether, forsake. |
| 7 | Abandon. | Hapụ. | Give up |
| 8 | Abash | Nọ n' ọgbaghara; mmenye ihere. | Embarrassed; Make ashamed. |
| 9 | Abate | Belata. | Become less, dminish, decrease. |
| 10 | Abattoir | Ebe a na-egbu anụ | Slaught house. |
| 11 | Abbey | Ụlọ ebe ndị ụkọ Chukwu ndi nwoke ma ọbụ ndị nwanyị bi. | Dwelling place of monks or nuns. |
| 12 | Abbot | Onye isi ndi ụkọ Chukwu ndi nwoke. | Head of the monks. |
| 13 | Abbreviate | Ihe nkenke, ibe mkpirisi. | Shorten, Abridge. |
| 14 | Abdicate | Hapụ nnukwu ọkwa ma ọbu ikike. | Give up or renounce a high office, authority or control. |
| 15 | Abdomen | Afọ. | Belly |
| 16 | Abduct | Kpọrọ mmadụ di ka n'ike ma ọ bụ n'ụzọ aghụghọ. | Take away someone by force or fraud. |
| 17 | Abeam | N'otu ebe ma chekwa ihu n'otu ụzọ | On a line at a right angle. |
| 18 | Abed | N'ime akwa. | In bed. |
| 19 | Aberration | Ihapụ ezigbo ụzọ. | Deviating from the right or normal path. |
| 20 | Abet | Igba mmadụ ume ime ihe ọjọọ. | Encourage someone to do something bad. |