| # | Word | Igbo Meaning | English Meaning |
| 1 | Wad | Ukwu akwukwọ ego. | Thick roll of banknotes. |
| 2 | Waddle | Dọga ije. | Walk like a duck. |
| 3 | Wade | Wagharị. | Walk through something that obstructs movement. |
| 4 | Waft | Wefe site na mmiri ma ọ bụ n'ikuku. | Convey smoothly through water or air. |
| 5 | Wag | Gagharị. | Move to and fro. |
| 6 | Wage | Ụgwọ ọrụ. | Reward or payment for work done. |
| 7 | Waggon | Ụgbọ ala eji ebu ibu. | Four Wheeled vehicle for heavy load. |
| 8 | Waif | Onye enweghị ụlọ. | Homeless person. |
| 9 | Wail | Kwa arịrị. | Lament. |
| 10 | Waist | Ukwu. | Part of body between hips and ribs. |
| 11 | Wait | Chere. | Be expecting. |
| 12 | Waive | Kwe; Hapụ. | Not to insist on; Forgo. |
| 13 | Wake | Kpọte. | Rouse from sleep. |
| 14 | Walk | Ga ije. | Move on foot. |
| 15 | Wall | Mgbidi. | Structure of brick. |
| 16 | Wallaby | Obere anụ ọhịa nwere ogologo ụkwụ o ji ama ama. | Small kangaroo. |
| 17 | Wallah | Onye ahịa. | Merchant. |
| 18 | Wallaroo | Ụdị anụ ọhịa na-ama ama nke nnukwu ya. | Large kind of Kangaroo. |
| 19 | Wallet | Obere akapa. | Small bag. |
| 20 | Wallop | Tisi ike. | Beat soundly. |