| # | Word | Igbo Meaning | English Meaning |
| 1 | Yahoo | Anụ ọhịa dị ka mmadụ. | Manlike Animal |
| 2 | Yak | Ụdi anụ ọhịa. | A kind of wild animal. |
| 3 | Yam | Ji. | Large edible tuber. |
| 4 | Yank | Dọ n'ike. | Pull Quickly. |
| 5 | Yap | Ụja. | Bark. |
| 6 | Yard | Ogige. | Enclosed piece of ground within the house. |
| 7 | Yarn | Kọ akụkọ. | Tell a tale. |
| 8 | Yarrow | Osisi na-esi isi ụtọ. | Scented plant. |
| 9 | Yashmak | Ụdị akwa ụmụ nwanyị na-ekpe ụka alakụba na-eyi. | Veil worn by Muslim women. |
| 10 | Yaw | Dapụ. | Fall off. |
| 11 | Yawn | Ghe Ughere. | Open mouth wide especially in hunger or sleepness. |
| 12 | Yaws | Ọrịa na-efe efe nke anụ ahụ. | Contagious skin disease. |
| 13 | Yea | Ee. | Yes. |
| 14 | Year | Afọ. | A period of 365 days, or 366 in a leap year, divided into 12 months: |
| 15 | Yearn | Juputa n'ebere; Cho | Be filled with pity; Desire. |
| 16 | Yellow | Na-acha edo edo. | Of the colour of lemon. |
| 17 | Yelp | Tie mkpu. | Give a quack shrill cry. |
| 18 | Yet | Mana. | Still. |
| 19 | Yield | Mkpụrụ. | Produce, proceed. |
| 20 | Yoke | Okporo osisi a na-ekedo n'onụ anụ abụọ iji jikọ ha ọnụ. | Bar of wood put across the neck of two animals to hold them together. |